Aka Jehovah by Gagriel Eziashi
Aka Aka Ya Aka Jehovah na’eme mma Olu ebube ya Nke na eruari na’ebem no Isi iyi nke ndu Nke na dighi ata’ta Aka aka ya Aka Jehovah na’eme mma
Chineke N’ke Igwe
Chineke n’ke igwe Onye di Ka gi Onye na bia ozo Onye di Ka gi
MADU NILE NASI EBUBE
Madu Nile Nasi Ebube Ebube Jehovah mara nma Madu Nile Nasi Ebube Ebube Jehovah mara nma
JEHOVAH IDI EBUBE
Jehovah idi ebube Na ebe anyi no Jehovah idi ebube N’ enu igwe Ibu eze N’ enu uwa Ina achi achi Na ala nmo Ibu dike nagha Jehovah idi ebube
IMELA JEHOVAH IMELA
Imeee imela imela Chineke imela Imeee imela imela Chineke imela Anyi n’ ekele gi nasi g’ imela Imela Chineke imela
IMELA
Imela Odiro onye di ka gi Imela
IBU NGALABA JISI ULOM
Ibu ngalaba jisi ulom e Ibu ngalaba jisi ulom Eze Jesus Ibugalaba Ibugalaba e Ibugalaba Jisi ulom e You are the Pillar that holds my Life…
EWEREM CHUKWU DI NMA
Ewerem o Ewerem chukwu di nma Ewerem o Ewerem chukwu di nma
AKA BU AKA YA
Aka bu aka ya Aka Jehovah neme nma Olu ebube ya Ona tuwari dika ugo Isi ike ndum Idia di na tata Aka bu aka ya Aka Jehovah neme nma It is God’s Hand Jehovah’s hand does good His wonderful works It soars like the eagle The Strength of my life Yesterday and today It […]
KPO YA CHUKWU NO GAZA
Kpo ya Chukwu no gaza Kpo ya Chukwu no gaza e Messiah Onye 0bioma Kpo ya Chukwu no gaza Call Him God and He will answer Call Him God and He will answer Messiah the kind hearted Call Him God He will answer
keep looking »